I Got Ur Back
IG

I Got Ur Back 가사

장르Pop
원문 언어IG
조회수16
Aa읽기 설정
글자 크기 18

원문 가사

IG
번역이 아직 없습니다. 원문 가사를 표시합니다.
Shabalistical Yeah yeah yeah Oh nooo yeah A wise man once told me When you are feeling helpless Make you help someone My brother, I say nothing spoil Pick up yourself when you fall ooo As you help somebody E ji na ya wee too ONU And e ji na ya wee nya isi ooo Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya Bu nekwa jidelum o M yoba binyenu m o E mechaa m ga akwuchi gi o Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya Bu nekwaa jidelum o M yoba binyenu m o M jide m ga akwuchi gi o Nyelu nwanne gi akaa o Ma o si kwa gi n'obii o Metu nwanne gi akaa o Tell am I got ur back o Ngwa nyelu nwanne gi akaa ooo Ma o si kwa gi n'obii ooo Metu nwanne gi akaa ooo Tell am I got ur back ooo Nyelu nwanne gi aka si ya Ahuru m gi n'anyaaa I bu onye uwa omaaa Ahuru m gi n'anyaaa Nyelu nwanne gi aka si ya Ahuru m gi n'anyaa o I di too much oo Ahuru m gi n'anyaa Shabalistical M welu ka nwanne m nwanne m nwanne m No go take am for granted take am granted Nwanne welunu obi nwanne nwanne m nwanne m I go dey for you nwanne m je ka soo Some dey give may dem show Some dey give may dem help O nwelunu onye nyelu gi kene ya I say give na givee Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya Bu nekwa jidelum o M yoba binyenu m o E mechaa m ga akwuchi gi o Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya Bu nekwa jidelu m o M yoba binyenu m o M jide m ga akwuchi gi o Nyelu nwanne gi akaa o Ma o si kwa gi n'obii o Metu nwanne gi akaa o Tell am I got ur back o Ngwa nyelu nwanne gi akaaa ooo Ma o si kwa gi n'obiii ooo Metu nwanne gi akaaa ooo Tell am I got ur back ooo Nyelu nwanne gi aka si ya Ahuru m gi n'anyaa I bu onye uwa omaa Ahuru m gi n'anyaa Nyelu nwanne gi aka si ya Ahuru m gi n'anyaa I di too much oo Ahuru m gi n'anya

Phyno의 다른 곡

Phyno →

관련 가사